Dika nwa nwa ele nacho nmiri Obim nacho gi onye nwe m Nani gi ka obi m nacho oo Achoro m ikpere gi Agu n'agu mkpuru obim Aguu ikpere gi onye nwe m Jehova idiro obim mma oo Acho m ikpere gi Nani gi bu ikem buru ota mo Nani gi ka m nyeworo mmuo m Nani gi ka obim na acho oo Achoro m ikpere gi (×2) Agu obi m na ochicho obim bu Kam me ihe ga ato gi onye nwem Yere adighi ike m aka oo Achorom ikpere gi Nani gi bu ikem na ota m Nani gi ka m nyeworo onwe m Nani gi ka obim na acho oo Achoro m ikpere gi (×2) Dika nwa nwa ele nacho nmiri oga anu oo K'obim nacho gi onye nwe m Nani gi ka obi m nacho oo Achoro m ikpere gi Nani gi bu ikem buru ota mo Nani gi ka m nyeworo mmuo m Nani gi ka obim na acho oo Achoro m ikpere gi (×2)