Kishore Kumar Hits

Rev. Patty Obassey - Akuko Mgbe Edighiebi lyrics

Artist: Rev. Patty Obassey

album: Ezinwanyi Di Uko


ONAPUTAWOM, N'
ALA APITI
Onaputa wom n'ime ogbo ojo n'ile,
Omewo ka okwu ya mia mkpuru n'imem,
Otinyewokwa abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah
Onaputawom na ala apiti,
Omewo kam guzo n'elu oke nkume,
Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah
Ona edum wayo gafe ndagwuruwgwu, ona enyem onu,
Ona akasim obi,
Nga abukwuru ya abu otito n'abali, okwesiri otito Halleluja
Onaputawom na ala apiti,
Omewo kam guzo n'elu oke nkume,
Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah
Omatawokwa ndi huru ya anya, omatawo ndi ji okwukwe n'efe ya,
Omatawo ndi nwere ezi ncheghari, okwere ha nkwa udo Hallelujah
Onaputawom na ala apiti,
Omewo kam guzo n'elu oke nkume,
Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah
Ima nma Ckukwu onu apu iko ya,
Ohunanya okariri ihe anyi na nghota,
Udo nke onyere anyi uwa apughu inye ya,okwesiri otito Allelujah
Onaputawom na ala apiti,
Omewo kam guzo n'elu oke nkume,
Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah
Onaputawom na ala apiti,
Omewo kam guzo n'elu oke nkume,
Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah
Onaputawom na ala apiti,
Omewo kam guzo n'elu oke nkume,
Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah

Поcмотреть все песни артиста

Other albums by the artist

Similar artists