Na wetin I do wey make u love me so Keep me so My God u do well oo ooh Na wetin I do wey make u stand by me Cover me And gave your life for me Idimma idimma idimma onyenji emeonu Idimma idimma idimma onyenji emeonu Chineke Idimma (idimma) Idimma (idimma) Onye kere uwa idiri obi mu mma (Idimma) Idimmma (Idimma) Uzu na akpu nwa idimma (Idimma) Olisa kere uwa Idimma (Idimma) Anya na ele uwa chi mara obi mmu mma mma eeh (Idimma) Eze bi na igwe nara ekele mu (Idimma) Nara Ekele mu (Idimma) Idimma idimma idimma onyenjeemeonu Idimma idimma idimma onyenjeemeonu Chineke Idimma (Idimma) Idimma Chukwuoma ne eme mma (Idimma) Amama amaciamaci Abumu ihe mbu anyi na asi gi dalu dalu dalu dalu (Idimma) Omemma na eme mma (Idimma) Aka na agwo oria (Idimma) Chukwu bi na igwe (Idimma) Ogodoya na akpu na ala Nara Ekele muo Nara Ekele muo Nara Ekele muo