I am the beast from the east Aint nobody on my level Oke okwu adiro n'uka mgbede O so gi bute ladder i ma nlu my level Osama bin laden n'asi na m di hardened because o kwa onu ka m ji agbado isi Repping from now to eternity Ndi ochi ge kwaa nu nti Ejidighi ihe a n'agba n'anya agba na nti. I am the beast from the east A tuuru afo ime m n'ime ohia O buru na ito ebe m to nwanne men a ka go ita gi maka i bu anu ohia. Stacking major. These niggas aint on my levels Ihe ha n'enwete in a year ka m n'enwete just in 10 days