By 12 am,ka m kpoo gi,babe a si m na I n'abago Gi na nwanyi,gi na nwanyi,I ka ji your destiny atu ludo,jonsing man Mu na some men ka mu anya na e mixi loud na sk And i ma na obido,n'obidogo ihe i g'anu bu uda ak,mandem mandem mandem Hapu asa ka ije chuba ego Hapu asa ka ije chuba ego Hapu asa ka I je chuba ego Otedola ka na achokwa ego Dangote ka na achokwa ego Muru anya ka ije bute ego Hapu asa ka ije chuba ego Hapu asa ka ije chuba ego Hapu akuko je chuba ego Hapu ogbe k'ije chuba ego Puo n'oge k'ije chuba ego Otedola ka n'achokwa ego Dangote ka n'achokwa ego Muru anya k'ije bute ego Hapu asa k'ije chuba ego E nwee ndi no abroad mana e nwe ndi no obodo oyibo Uche gi dikwa na villa gi e ji your destiny atu ludo Anyi ma the real and the fake ones hug everybody with open arms Imekata kokata wee kote eh! if we pull up we go open arms Mgbe a n'akpo double isi odo,charles okafor bu omalinze N'ogbe kala n'etocha ogo,anyi n'akpo arizona,arinze,facts Hustle k'anyi ji a si gi good night,hustle k'anyi ji a si gi bonjour Men tacha afufu luputa i bia kwa ka i lupu kwa,nwanne who born you O buru nkata ego m nye gi date Mgbe anyi no skool anyi n'abia bu late Mana o kwa ndi ahu kacha maru akwukwo n'ebezi n'igwe na ayozi update A puba a di ekwedi k'anyi soo N'exam adi e kwedi k'anyi nyoo Anyi makwa akwukwo mana unu a n'eko ka,kama onu unu adi ekwedi k'anyi too Nwa gbapu aka gbapu ubiam O kwa anyi n'aralu bu na nke ujam I'm a young og,shout out to the ogs I can eat a rapper ma agu bia m Cannibalistical lyricist,ndi ogbe ma who the realest is Wakpoo gi later ka nemesis Nwanne nke a ka bu kwa genesis By 12 am,ka m kpoo gi,babe a si m na I n'abago Gi na nwanyi,gi na nwanyi,I ka ji your destiny atu ludo,jonsing man Mu na some men ka mu anya na e mixi loud na sk And i ma na obido,n'obidogo ihe i g'anu bu uda ak,mandem mandem mandem Hapu asa ka ije chuba ego Hapu asa ka ije chuba ego Hapu asa ka I je chuba ego Otedola ka na achokwa ego Dangote ka na achokwa ego Muru anya ka ije bute ego Hapu asa ka ije chuba ego Hapu asa ka ije chuba ego Hapu akuko je chuba ego Hapu ogbe k'ije chuba ego Puo n'oge k'ije chuba ego Otedola ka n'achokwa ego Dangote ka n'achokwa ego Muru anya k'ije bute ego Hapu asa k'ije chuba ego My heart di cold ka cold van,i ga eji nwu ya chilluo beer All this kosi i ji achu asa,i ga e ji nwu ya billuo here Hustle k'anyi ji asi gi good night Hustle k'anyi ji asi gi bonjour Men tacha afufu luputa,i bia kwa ka i lupu kwa,nwanne who born you E nwe m ike i si ka m kwusi mbosi p diddy gaa broke Ma o mbosi ndi catholic,ji onye africa wee melu pope Men n'ewelu ihe ka remmy before a kpowa douglas runtown Old show ka m bu white riz,men a nogo before i sewe brown By 12 am,ka m kpoo gi,babe a si m na I n'abago Gi na nwanyi,gi na nwanyi,I ka ji your destiny atu ludo,jonsing man Mu na some men ka mu anya na e mixi loud na sk And i ma na obido,n'obidogo ihe i g'anu bu uda ak,mandem mandem mandem Hapu asa ka ije chuba ego Hapu asa ka ije chuba ego Hapu asa ka I je chuba ego Otedola ka na achokwa ego Dangote ka na achokwa ego Muru anya ka ije bute ego Hapu asa ka ije chuba ego Hapu asa ka ije chuba ego Hapu akuko je chuba ego Hapu ogbe k'ije chuba ego Puo n'oge k'ije chuba ego Otedola ka n'achokwa ego Dangote ka n'achokwa ego Muru anya k'ije bute ego Hapu asa k'ije chuba ego