Kishore Kumar Hits

Celestine Ukwu - Ome Ife Jide Ofo, Pt. 1 lyrics

Artist: Celestine Ukwu

album: Ejim Nke Onye


Ndi banyi Anyi na enwetarunu ofu egwu any bu igede.
Egede bu egwu omenani.
Egwu bu ogaranya.
Egwu ndi chiri echichi egwu ndi gburu efi.
Igede bu echebe onye ubiam ka anyi nekene nu ifenine ekesiri na enu uwa fa ncha dibadu na iche na iche okene igwe kee ani.
Okene efife kee anyasii.
Okene oji keee ocha.
Lee mma Lee Lee n

Поcмотреть все песни артиста

Other albums by the artist

Similar artists