Kishore Kumar Hits

Jeriq - Hussle O Clock lyrics

Artist: Jeriq

album: Hussle O Clock


Sambalitual iyoo
Jayswaarg is the new problem
Aiiiiii
Muwa Adiloeme Ihe Enemies
Muwa Cho e make the money by anymeans
Owu n'akpom na phone acholom iza
Stucc in the grind 247 maka owu isam
Akponam na phone
Kita mna hussle
Mbute ike anyi aluo
Mbute ike anyi aluo
Akponam na phone
Kita mna hussle
Mbute ike anyi akuo
Ihe na aku bu hussle o clock on god
Ihe na aku bu hussle o clock no cap
Ihe na aku bu hussle o clock on god
Ihe na aku bu hussle o clock
K'ihe n'aku
Ihe na aku bu hussle o clock
K'ihe n'aku hussle o clock (On god)
No time to waste time dey run ka temple run (Ebeleadiloya)
Take time but don't waste time Android ana eme facetime
Anyi fu police sign anyi ewelia by U turn
Hussle hussle akwa maka ndi be unu
Hussle ka I.G giveaway hapuzia ndi bee unu
10pm inakpugo 10am itetego
Time hussle o clock k'iji agwa ndi mmadu kachifo
Mga e loosewu everything mana mma luzunwu hope
Wety go be go be archbishop abulo pope
Abulom afia mana umu iyoo n'asi mdi dope
Ihe meelu mji amulu anya n'ina aralu ula bu dough
Ebe msi bia emechi go okada ina ebu passenger (Onitsha)
Ebe msi bia wety matter the most na paper (Otu nkwo)
Akponam na phone
Kita mna hussle
Mbute ike anyi aluo
Mbute ike anyi aluo
Akponam na phone
Kita mna hussle
Mbute ike anyi akuo
Ihe na aku bu hussle o clock on god
Ihe na aku bu hussle o clock no cap
Ihe na aku bu hussle o clock on god
Ihe na aku bu hussle o clock
Aiiiiii TIDINZ
K'ihe n'aku
Ihe na aku bu hussle o clock
Abialu Mu ebe ah E make friends
Nwanne ife e bialu bia e make bukwa Ego
Osokwa gi agbo na Mbo Yetumu Yetumu o yakwa ka eji bute Ego
Asimu My woman na aga Atulu ya container na onwete the Ego Osi so
Nwanne bill e nye ya Bu Aka abuo mana ona ga chalu akuko Mu nwe cholu mu Aka Ato
E na ajumu ihe na Aku okwa Hussle o clock
Ebe E cho E nuo bu On top
Anya Abani amulu melu anyi ji ebulu Afia na Stock
Afunu Bi Mu gi na Bank Nwanne e fu bu na Club
Nwanne Asina IkoMu Ejugu e nwe ji gute another cup
Nwanne Onye Na Ejelu ego ana Akpu Mmadu court
Nwa Afa gi abulu Jonathan E na Eche goodluck
Ibegi na Eme giveaway
Nwanne e passa na acho give away
Obuna Gods time bu the best mga Zuu watch di na Church
Ama
Get Mine Get Mine
Asa simu k'my sign E si na Dollar sign
Abulumu engine oka but soso ihe e ma bu grind
Errytime
Anytime
Mnachupadiya no time
Nwanne Ogini Gbasara Snow E daa n'ime Abakpa
Nwanne Okwa Onye Nwelu Ego bu ihe na eme Nganga
Eli Onye Nganga
Agba ya Onye mgbu
Nwanne E bu onye Mgbu
Go and hussle
Ejilu Biye Mu Biye mu abulu Ogalaya
Egote my Watch
K'ihe Na Aku Hussle oClock
Anyi Alucha matter E nye my Cut
Abia lu mu ebe ka anyi ko akuku mike ejiaha
Nyem ego Mu before asi na Owu gi bu my fault
Obulukwa Onye buozo gbawa mbo na Abata Mbo
Mana obulu na E gbulu mbu nwa ebele Mu emelu mma gi
Even Ma Mpa gi
Afor ga Asa gi
Nwanne Obulu na Ejelu ego Ncha Owu ga Asa gi
Akponam na phone
Kita mna hussle
Mbute ike anyi aluo
Mbute ike anyi aluo
Akponam na phone
Kita mna hussle
Mbute ike anyi
Ihe na aku bu hussle o clock
On god
Ihe na aku bu hussle o clock
No cap
Ihe na aku bu hussle o clock
On god
Ihe na aku bu hussle o clock
K'ihe n'aku
Ihe na aku bu hussle o clock
To whom afia is given lighter is expected Jeriq

Поcмотреть все песни артиста

Other albums by the artist

Similar artists